Jeremaya 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka oge na-aga, Johenan+ nwa Kariya na ndị ọchịagha niile+ ya na ha nọ nụrụ ihe ọjọọ niile Ishmel nwa Netanaya mere. Jeremaya 42:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ndị ọchịagha niile ahụ na Johenan+ nwa Kariya na Jezanaya+ nwa Hoshaya+ na ndị niile ahụ, malite n’onye kasị nta ruo n’onye kasị ukwuu, wee bịa Jeremaya 43:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Azaraya nwa Hoshaya+ na Johenan+ nwa Kariya na ndị ikom niile dị mpako+ sịrị Jeremaya: “Ọ bụ ụgha ka ị na-agha.+ Ọ bụghị Jehova bụ́ Chineke anyị ziri gị ka ị gwa anyị, sị, ‘Unu abanyela Ijipt gaa biri dị ka ndị ọbịa.’+
11 Ka oge na-aga, Johenan+ nwa Kariya na ndị ọchịagha niile+ ya na ha nọ nụrụ ihe ọjọọ niile Ishmel nwa Netanaya mere.
42 Ndị ọchịagha niile ahụ na Johenan+ nwa Kariya na Jezanaya+ nwa Hoshaya+ na ndị niile ahụ, malite n’onye kasị nta ruo n’onye kasị ukwuu, wee bịa
2 Azaraya nwa Hoshaya+ na Johenan+ nwa Kariya na ndị ikom niile dị mpako+ sịrị Jeremaya: “Ọ bụ ụgha ka ị na-agha.+ Ọ bụghị Jehova bụ́ Chineke anyị ziri gị ka ị gwa anyị, sị, ‘Unu abanyela Ijipt gaa biri dị ka ndị ọbịa.’+