Jeremaya 43:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Azaraya nwa Hoshaya+ na Johenan+ nwa Kariya na ndị ikom niile dị mpako+ sịrị Jeremaya: “Ọ bụ ụgha ka ị na-agha.+ Ọ bụghị Jehova bụ́ Chineke anyị ziri gị ka ị gwa anyị, sị, ‘Unu abanyela Ijipt gaa biri dị ka ndị ọbịa.’+
2 Azaraya nwa Hoshaya+ na Johenan+ nwa Kariya na ndị ikom niile dị mpako+ sịrị Jeremaya: “Ọ bụ ụgha ka ị na-agha.+ Ọ bụghị Jehova bụ́ Chineke anyị ziri gị ka ị gwa anyị, sị, ‘Unu abanyela Ijipt gaa biri dị ka ndị ọbịa.’+