14 “Jeya+ nwa Manase weere ógbè Agọb+ dum ruo n’ókè ndị Geshọ+ na ndị Meaka,+ o wee jiri aha ya gụọ obodo nta ndị dị na Beshan aha, ya bụ, Havọt-jeya,+ ruo taa.
5 onye chịrị n’Ugwu Hemọn+ nakwa na Saleka nakwa na Beshan dum,+ ruo n’ókè ndị Geshọ+ na ndị Meakat,+ na ọkara nke Gilied, ruo n’ókèala Saịhọn+ eze Heshbọn.+