1 Ihe E Mere 2:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ụmụ Salma bụ Betlehem+ na ndị Netofa,+ Atrọt-bet-joab na ọkara ndị Manahat nakwa ndị Zora. Nehemaya 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 ndị ikom Betlehem+ na Netofa,+ otu narị na iri asatọ na asatọ;