2 Samuel 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha. 1 Ndị Eze 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja. 1 Ndị Eze 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+
27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha.
8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja.
35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+