1 Samuel 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 M ga-emekwa ka onye nchụàjà kwesịrị ntụkwasị obi biliere m.+ Ọ ga-eme ihe dị m mma n’obi nakwa ihe dị mkpụrụ obi m mma; m ga-ewukwara ya ụlọ na-adịgide adịgide, ọ ga na-ejekwa ije mgbe niile n’ihu onye m tere mmanụ.+ 1 Ihe E Mere 6:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ahaịtọb amụọ Zedọk,+ Zedọk amụọ Ahimaz.+ 1 Ihe E Mere 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 E nwekwara Zedọk,+ nwa okorobịa bụ́ dike obi siri ike, na ụlọ ndị nna nna ya, bụ́ ndị isi iri abụọ na abụọ. 1 Ihe E Mere 16:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 hapụkwa Zedọk+ bụ́ onye nchụàjà na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà n’ihu ụlọikwuu Jehova n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn,+ 1 Ihe E Mere 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid, nakwa Zedọk+ onye si n’agbụrụ Elieza, nakwa Ahimelek+ onye si n’agbụrụ Ịtama wee kee ha n’ìgwè n’ìgwè maka ọrụ ha n’ozi ha ga na-eje.+ Abụ Ọma 109:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ụbọchị ndụ ya dị ole na ole;+Ka onye ọzọ weghara ọrụ nlekọta ọ na-arụ.+
35 M ga-emekwa ka onye nchụàjà kwesịrị ntụkwasị obi biliere m.+ Ọ ga-eme ihe dị m mma n’obi nakwa ihe dị mkpụrụ obi m mma; m ga-ewukwara ya ụlọ na-adịgide adịgide, ọ ga na-ejekwa ije mgbe niile n’ihu onye m tere mmanụ.+
28 E nwekwara Zedọk,+ nwa okorobịa bụ́ dike obi siri ike, na ụlọ ndị nna nna ya, bụ́ ndị isi iri abụọ na abụọ.
39 hapụkwa Zedọk+ bụ́ onye nchụàjà na ụmụnne ya bụ́ ndị nchụàjà n’ihu ụlọikwuu Jehova n’ebe dị elu nke dị na Gibiọn,+
3 Devid, nakwa Zedọk+ onye si n’agbụrụ Elieza, nakwa Ahimelek+ onye si n’agbụrụ Ịtama wee kee ha n’ìgwè n’ìgwè maka ọrụ ha n’ozi ha ga na-eje.+