1 Samuel 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ndị na-alụso Jehova ọgụ ka a ga-emenye ụjọ;+Ọ ga-esi n’eluigwe baara ha mba.+Jehova ga-ekpe ebe niile ụwa sọtụrụ ikpe,+Ka o wee mee ka eze ya dị ike,+Ka o wee bulie mpi nke onye o tere mmanụ.”+ 1 Samuel 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi ya, ọ sịrị ndị ikom ya: “Tụfịakwa! Dị ka Jehova si ele ihe anya, agaghị m eme onyenwe m ihe a, bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ site n’isetị aka m metụ ya, n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ.”+ 2 Ihe E Mere 6:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Jehova Chineke, ajụla ige onye i tere mmanụ ntị.+ Cheta obiọma i gosiri Devid ohu gị.”+
10 Ma ndị na-alụso Jehova ọgụ ka a ga-emenye ụjọ;+Ọ ga-esi n’eluigwe baara ha mba.+Jehova ga-ekpe ebe niile ụwa sọtụrụ ikpe,+Ka o wee mee ka eze ya dị ike,+Ka o wee bulie mpi nke onye o tere mmanụ.”+
6 N’ihi ya, ọ sịrị ndị ikom ya: “Tụfịakwa! Dị ka Jehova si ele ihe anya, agaghị m eme onyenwe m ihe a, bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ site n’isetị aka m metụ ya, n’ihi na ọ bụ onye Jehova tere mmanụ.”+