1 Ndị Eze 1:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma ga-etekwa ya mmanụ+ n’ebe ahụ ka ọ bụrụ eze Izrel; fụọkwanụ opi+ ma sị, ‘Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!’+ Abụ Ọma 18:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ọ na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ, bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*+Ruo mgbe ebighị ebi.+
34 Zedọk onye nchụàjà na Netan onye amụma ga-etekwa ya mmanụ+ n’ebe ahụ ka ọ bụrụ eze Izrel; fụọkwanụ opi+ ma sị, ‘Eze Sọlọmọn ga-adị ndụ!’+
50 Ọ na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ, bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*+Ruo mgbe ebighị ebi.+