2 Samuel 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Absalọm wee ziga ndị nledo+ n’ebo niile nke Izrel, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze+ na Hibrọn!’”+
10 Absalọm wee ziga ndị nledo+ n’ebo niile nke Izrel, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze+ na Hibrọn!’”+