Job 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Na mkpu ọṅụ nke ndị ajọ omume na-adịru nwa oge,+Nakwa na ọṅụ nke onye si n’ezi ofufe dapụ na-adịru naanị otu ntabi anya? Abụ Ọma 73:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, ọ bụ n’ala na-amị amị ka i mere ka ha nọrọ.+I mewo ka ha daa wee laa n’iyi.+ Maịka 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na nwata nwoke na-eleda nna ya anya; nwata nwaanyị na-ebili imegide nne ya;+ nwunye nwa na-ebilikwa imegide nne di ya;+ ndị ezinụlọ mmadụ bụ ndị iro ya.+ Matiu 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+
5 Na mkpu ọṅụ nke ndị ajọ omume na-adịru nwa oge,+Nakwa na ọṅụ nke onye si n’ezi ofufe dapụ na-adịru naanị otu ntabi anya?
6 N’ihi na nwata nwoke na-eleda nna ya anya; nwata nwaanyị na-ebili imegide nne ya;+ nwunye nwa na-ebilikwa imegide nne di ya;+ ndị ezinụlọ mmadụ bụ ndị iro ya.+
12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala,+ onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+