2 Samuel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo, mgbe e mesịrị, na Devid jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo n’otu n’ime obodo ndị dị na Juda?” Jehova wee sị ya: “Gbagoo.” Devid wee sị: “Olee ebe m ga-agbago?” O wee sị: “Hibrọn.”+ 2 Samuel 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka oge na-aga, ebo niile nke Izrel bịakwutere Devid+ n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+ 2 Samuel 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ chịrị Juda dị ka eze ruo afọ asaa na ọnwa isii+ n’ime Hibrọn; ọ chịkwara Izrel na Juda dum dị ka eze ruo afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+ 1 Ihe E Mere 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A mụụrụ ya ụmụ isii na Hibrọn; O wee nọrọ n’ebe ahụ na-achị ruo afọ asaa na ọnwa isii, ọ chịkwara afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
2 O wee ruo, mgbe e mesịrị, na Devid jụrụ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo n’otu n’ime obodo ndị dị na Juda?” Jehova wee sị ya: “Gbagoo.” Devid wee sị: “Olee ebe m ga-agbago?” O wee sị: “Hibrọn.”+
5 Ka oge na-aga, ebo niile nke Izrel bịakwutere Devid+ n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+
5 Ọ chịrị Juda dị ka eze ruo afọ asaa na ọnwa isii+ n’ime Hibrọn; ọ chịkwara Izrel na Juda dum dị ka eze ruo afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
4 A mụụrụ ya ụmụ isii na Hibrọn; O wee nọrọ n’ebe ahụ na-achị ruo afọ asaa na ọnwa isii, ọ chịkwara afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+