13 Samuel wee were mpi mmanụ+ ahụ tee ya mmanụ n’etiti ụmụnne ya. Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ Devid malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu.+ E mesịa, Samuel biliri laa Rema.+
3 Were karama mmanụ ahụ wụọ ya mmanụ n’isi,+ kwuokwa, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ana m ete gị mmanụ+ ịbụ eze+ Izrel.”’ Megheekwa ụzọ gbapụ, egbula oge.”