Jeremaya 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Ọ bụ m ji ike m dị ukwuu+ na ogwe aka m gbatịrị agbatị+ kee ụwa,+ mmadụ+ na anụmanụ+ ndị nọ n’elu ụwa; enyewokwa m ya onye ziri ezi n’anya m.+ Daniel 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ na-agbanwekwa oge na mgbe a kara aka,+ na-ewepụ ndị eze, na-emekwa ka ndị eze malite ịchị,+ na-enye ndị maara ihe amamihe, na-enyekwa ndị nwere nghọta ihe ọmụma.+
5 ‘Ọ bụ m ji ike m dị ukwuu+ na ogwe aka m gbatịrị agbatị+ kee ụwa,+ mmadụ+ na anụmanụ+ ndị nọ n’elu ụwa; enyewokwa m ya onye ziri ezi n’anya m.+
21 Ọ na-agbanwekwa oge na mgbe a kara aka,+ na-ewepụ ndị eze, na-emekwa ka ndị eze malite ịchị,+ na-enye ndị maara ihe amamihe, na-enyekwa ndị nwere nghọta ihe ọmụma.+