1 Samuel 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Tụfịakwa!+ Dị ka Jehova si ele ihe anya,+ agaghị m esetị aka m+ metụ onye Jehova tere mmanụ.+ Ya mere, biko, weta ube ahụ dị n’akụkụ isi ya na ihe mmiri ahụ, ka anyị pụwa.” 2 Samuel 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee sị ya: “Gịnị mere na ị tụghị egwu+ isetị aka gị laa onye Jehova tere mmanụ+ n’iyi?”
11 Tụfịakwa!+ Dị ka Jehova si ele ihe anya,+ agaghị m esetị aka m+ metụ onye Jehova tere mmanụ.+ Ya mere, biko, weta ube ahụ dị n’akụkụ isi ya na ihe mmiri ahụ, ka anyị pụwa.”