1 Ndị Eze 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+ 1 Ihe E Mere 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee jiri oké ọṅụ na-eri ihe ma na-aṅụ ihe ọṅụṅụ n’ihu Jehova n’ụbọchị ahụ;+ ha wee mee Sọlọmọn nwa Devid eze+ nke ugboro abụọ, tee ya mmanụ maka Jehova ka ọ bụrụ onye ndú,+ teekwa Zedọk+ mmanụ ka ọ bụrụ onye nchụàjà.
35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+
22 Ha wee jiri oké ọṅụ na-eri ihe ma na-aṅụ ihe ọṅụṅụ n’ihu Jehova n’ụbọchị ahụ;+ ha wee mee Sọlọmọn nwa Devid eze+ nke ugboro abụọ, tee ya mmanụ maka Jehova ka ọ bụrụ onye ndú,+ teekwa Zedọk+ mmanụ ka ọ bụrụ onye nchụàjà.