7 Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-eri ihe n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu+ ma ṅụrịa ọṅụ n’ihe ọ bụla unu na-eme,+ unu na ezinụlọ unu, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị agọziwo gị.
10 N’abalị iri abụọ na atọ n’ọnwa nke asaa, ọ hapụrụ ndị ahụ, ha wee jiri obi ụtọ na ọṅụ+ laa n’ụlọ ha, n’ihi ịdị mma+ Jehova n’ebe Devid na Sọlọmọn nọ nakwa n’ebe Izrel bụ́ ndị ya nọ.+
12 Mmadụ niile wee lawa ịga rie ihe, ṅụọ ihe ọṅụṅụ, zigakwara ndị ọzọ ihe+ ma na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu,+ n’ihi na ha ghọtara okwu ahụ e mere ka ha mara.+