1 Samuel 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O ruru otu ụbọchị mgbe Elkena chụrụ àjà, o kenyere Penina nwunye ya na ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom niile òkè;+ Luk 11:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ka o sina dị, werenụ ihe dị n’ime nye onyinye ebere,+ ma, lee! ihe niile ọzọ banyere unu ga-adị ọcha. Ọrụ Ndịozi 2:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ha nọkwa na-ege ntị n’ozizi ndịozi, ha na ibe ha ana-ekerịta ihe,+ na-erikọ nri,+ na-ekpekọkwa ekpere.+
4 O ruru otu ụbọchị mgbe Elkena chụrụ àjà, o kenyere Penina nwunye ya na ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom niile òkè;+
41 Ka o sina dị, werenụ ihe dị n’ime nye onyinye ebere,+ ma, lee! ihe niile ọzọ banyere unu ga-adị ọcha.
42 Ha nọkwa na-ege ntị n’ozizi ndịozi, ha na ibe ha ana-ekerịta ihe,+ na-erikọ nri,+ na-ekpekọkwa ekpere.+