Nehemaya 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mmadụ niile wee lawa ka ha gaa rie ihe, ṅụọ mmanya ma zigara ndị ọzọ nri. Ha ṅụrịkwara nnukwu ọṅụ+ n’ihi na ha ghọtara okwu ndị a kọwaara ha.+
12 Mmadụ niile wee lawa ka ha gaa rie ihe, ṅụọ mmanya ma zigara ndị ọzọ nri. Ha ṅụrịkwara nnukwu ọṅụ+ n’ihi na ha ghọtara okwu ndị a kọwaara ha.+