Nehemaya 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmadụ niile wee lawa ịga rie ihe, ṅụọ ihe ọṅụṅụ, zigakwara ndị ọzọ ihe+ ma na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu,+ n’ihi na ha ghọtara okwu ahụ e mere ka ha mara.+
12 Mmadụ niile wee lawa ịga rie ihe, ṅụọ ihe ọṅụṅụ, zigakwara ndị ọzọ ihe+ ma na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu,+ n’ihi na ha ghọtara okwu ahụ e mere ka ha mara.+