2 Ihe E Mere 6:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Jehova Chineke, bilie+ banye n’izu ike gị,+ gị na Igbe nke ike gị.+ Jehova Chineke, ka e yiwe ndị nchụàjà gị nzọpụta dị ka uwe, ka ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe ọma.+
41 Jehova Chineke, bilie+ banye n’izu ike gị,+ gị na Igbe nke ike gị.+ Jehova Chineke, ka e yiwe ndị nchụàjà gị nzọpụta dị ka uwe, ka ndị na-eguzosi ike n’ebe ị nọ ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe ọma.+