1 Ihe E Mere 24:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha onwe ha wee fee nza+ kpọmkwem dị ka ụmụnne ha bụ́ ụmụ Erọn mere n’ihu Devid bụ́ eze nakwa n’ihu Zedọk na Ahimelek na ndị isi ọnụmara ndị nchụàjà na ndị Livaị. Ma ọnụmara+ nke onye bụ́ onyeisi na ọnụmara nke nwanne ya nke nta hà.
31 Ha onwe ha wee fee nza+ kpọmkwem dị ka ụmụnne ha bụ́ ụmụ Erọn mere n’ihu Devid bụ́ eze nakwa n’ihu Zedọk na Ahimelek na ndị isi ọnụmara ndị nchụàjà na ndị Livaị. Ma ọnụmara+ nke onye bụ́ onyeisi na ọnụmara nke nwanne ya nke nta hà.