Joshụa 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jọshụa wee feere ha nza na Shaịlo n’ihu Jehova.+ Otú ahụ ka Jọshụa si keere ụmụ Izrel ala ahụ n’ebe ahụ n’òkè n’òkè.+ 1 Ihe E Mere 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee fee nza+ banyere ihe ndị ha ga na-arụ, ma onye ukwu ma onye nta,+ ma onye bụ́ ọkà+ ma onye ka na-amụ amụ. Ilu 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’apata ụkwụ ka a na-efe nza,+ ma mkpebi niile e ji ya mee si n’aka Jehova.+ Ọrụ Ndịozi 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, ha feere ha nza,+ nza wee ma Matayas; e wee gụnye ya n’onye so ná ndịozi iri na otu+ ahụ.
10 Jọshụa wee feere ha nza na Shaịlo n’ihu Jehova.+ Otú ahụ ka Jọshụa si keere ụmụ Izrel ala ahụ n’ebe ahụ n’òkè n’òkè.+
8 Ha wee fee nza+ banyere ihe ndị ha ga na-arụ, ma onye ukwu ma onye nta,+ ma onye bụ́ ọkà+ ma onye ka na-amụ amụ.
26 Ya mere, ha feere ha nza,+ nza wee ma Matayas; e wee gụnye ya n’onye so ná ndịozi iri na otu+ ahụ.