1 Samuel 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Otú ọ dị, otu nwa Ahimelek nwa Ahaịtọb, onye aha ya bụ Abayata,+ gbapụrụ soro Devid. 1 Samuel 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee sị Abayata+ onye nchụàjà, nwa Ahimelek: “Biko, wetara m efọd.”+ Abayata wee wetara Devid efọd ahụ. 2 Samuel 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee, Zedọk+ na ndị Livaị+ niile bukwa+ igbe+ ọgbụgba ndụ ezi Chineke bịa; ha wee dọba igbe ezi Chineke n’akụkụ Abayata+ ruo mgbe mmadụ niile si n’obodo gafetachaa. 1 Ihe E Mere 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Devid kpọkwara Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà, na ndị Livaị bụ́ Yurayel,+ Asaya+ na Joel,+ Shemaya+ na Iliel+ na Aminadab,
7 Devid wee sị Abayata+ onye nchụàjà, nwa Ahimelek: “Biko, wetara m efọd.”+ Abayata wee wetara Devid efọd ahụ.
24 Lee, Zedọk+ na ndị Livaị+ niile bukwa+ igbe+ ọgbụgba ndụ ezi Chineke bịa; ha wee dọba igbe ezi Chineke n’akụkụ Abayata+ ruo mgbe mmadụ niile si n’obodo gafetachaa.
11 Devid kpọkwara Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà, na ndị Livaị bụ́ Yurayel,+ Asaya+ na Joel,+ Shemaya+ na Iliel+ na Aminadab,