2 Samuel 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Zedọk+ nwa Ahaịtọb na Ahimelek+ nwa Abayata bụ ndị nchụàjà, Seraya bụ odeakwụkwọ. 2 Samuel 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Shiva+ bụkwa odeakwụkwọ,+ Zedọk+ na Abayata+ abụrụkwa ndị nchụàjà. 1 Ndị Eze 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja. 1 Ndị Eze 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+ 1 Ndị Eze 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị a bụ ndị o mere ndị isi:+ Azaraya nwa Zedọk+ bụ onye nchụàjà; 1 Ihe E Mere 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ahaịtọb amụọ Zedọk;+ Zedọk amụọ Ahimaz.+
8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja.
35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+