2 Samuel 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha. 2 Samuel 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E mesịa, Hushaị gwara Zedọk+ na Abayata bụ́ ndị nchụàjà, sị: “Lekwa ihe Ahitofel dụrụ Absalọm na ndị okenye Izrel n’ọdụ; lekwa ihe m dụrụ ha n’ọdụ. 1 Ndị Eze 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị agha,+ Zedọk na Abayata+ bụkwa ndị nchụàjà;
27 Eze wee sị Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Laghachi n’obodo n’udo, gị na Ahimaz nwa gị na Jọnatan+ nwa Abayata, ụmụ unu abụọ, unu na ha.
15 E mesịa, Hushaị gwara Zedọk+ na Abayata bụ́ ndị nchụàjà, sị: “Lekwa ihe Ahitofel dụrụ Absalọm na ndị okenye Izrel n’ọdụ; lekwa ihe m dụrụ ha n’ọdụ.