2 Samuel 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Zedọk+ nwa Ahaịtọb na Ahimelek+ nwa Abayata bụ ndị nchụàjà, Seraya bụ odeakwụkwọ. 2 Samuel 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ̀ bụ na Zedọk na Abayata bụ́ ndị nchụàjà esoghị gị nọrọ n’ebe ahụ?+ Ọ ga-erukwa na ihe ọ bụla ị nụrụ n’ụlọ eze, ị ga-akọrọ ya Zedọk na Abayata bụ́ ndị nchụàjà.+ 1 Ihe E Mere 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 E nwekwara Zedọk,+ nwa okorobịa bụ́ dike obi siri ike, na ụlọ ndị nna nna ya, bụ́ ndị isi iri abụọ na abụọ.
35 Ọ̀ bụ na Zedọk na Abayata bụ́ ndị nchụàjà esoghị gị nọrọ n’ebe ahụ?+ Ọ ga-erukwa na ihe ọ bụla ị nụrụ n’ụlọ eze, ị ga-akọrọ ya Zedọk na Abayata bụ́ ndị nchụàjà.+
28 E nwekwara Zedọk,+ nwa okorobịa bụ́ dike obi siri ike, na ụlọ ndị nna nna ya, bụ́ ndị isi iri abụọ na abụọ.