2 Samuel 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ugbu a, zie ozi ọsọ ọsọ gwa Devid,+ sị, ‘Anọla na mbara ọzara nke ala ịkpa n’abalị a, kama hụ na ị gafeere,+ ka a ghara ilomi+ eze na ndị niile so ya.’”
16 Ugbu a, zie ozi ọsọ ọsọ gwa Devid,+ sị, ‘Anọla na mbara ọzara nke ala ịkpa n’abalị a, kama hụ na ị gafeere,+ ka a ghara ilomi+ eze na ndị niile so ya.’”