2 Samuel 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M na-anọchite anya ndị na-eme udo+ na ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ n’Izrel. Ị na-achọ igbuchapụ otu obodo+ na otu nne n’Izrel. Gịnị mere ị ga-eji loda+ ihe nketa+ Jehova?” Abụ Ọma 35:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Biko, ekwela ka ha sị n’obi ha: “Ntọọ, ọ bụ ihe mkpụrụ obi anyị chọrọ!”+Ekwela ka ha sị: “Anyị elodawo ya.”+
19 M na-anọchite anya ndị na-eme udo+ na ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ n’Izrel. Ị na-achọ igbuchapụ otu obodo+ na otu nne n’Izrel. Gịnị mere ị ga-eji loda+ ihe nketa+ Jehova?”
25 Biko, ekwela ka ha sị n’obi ha: “Ntọọ, ọ bụ ihe mkpụrụ obi anyị chọrọ!”+Ekwela ka ha sị: “Anyị elodawo ya.”+