2 Samuel 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Lee, m ga-echeretụ n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri, nke dị nso n’ala ịkpa, ruo mgbe unu ga-ezi m ozi.”+
28 Lee, m ga-echeretụ n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri, nke dị nso n’ala ịkpa, ruo mgbe unu ga-ezi m ozi.”+