2 Samuel 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E mesịa, Hushaị gwara Zedọk+ na Abayata bụ́ ndị nchụàjà, sị: “Lekwa ihe Ahitofel dụrụ Absalọm na ndị okenye Izrel n’ọdụ; lekwa ihe m dụrụ ha n’ọdụ.
15 E mesịa, Hushaị gwara Zedọk+ na Abayata bụ́ ndị nchụàjà, sị: “Lekwa ihe Ahitofel dụrụ Absalọm na ndị okenye Izrel n’ọdụ; lekwa ihe m dụrụ ha n’ọdụ.