19 M ga-ewere ndị Livaị nye Erọn na ụmụ ya ndị ikom ka ha bụrụ ndị e nyere enye site n’etiti ụmụ Izrel,+ ka ha na-eje ozi dịịrị ụmụ Izrel n’ụlọikwuu nzute+ nakwa ka ha na-ekpuchiri ụmụ Izrel mmehie ha, ka a ghara inwe ihe otiti ọ bụla n’etiti ụmụ Izrel+ n’ihi ụmụ Izrel ịbịaru ebe nsọ ahụ nso.”