19 M ga-esi ná ndị Izrel kpọrọ ndị Livaị kpọnye Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ka ha bụrụ ndị e nyere n’onyinye, ka ha na-ejere ndị Izrel ozi n’ụlọikwuu nzute+ ma na-ekpuchiri ndị Izrel mmehie ha, ka ihe ọjọọ ọ bụla ghara ime ndị Izrel+ maka na ndị Izrel bịara nso n’ebe nsọ.”