Ọnụ Ọgụgụ 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-ewere ndị Livaị nye Erọn na ụmụ ya. Ha bụ ndị e nyere enye, ndị e si n’ụmụ Izrel+ nye ya. Ọnụ Ọgụgụ 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee! Mụ onwe m esiwo n’etiti ụmụ Izrel+ kpọrọ ụmụnne unu, bụ́ ndị Livaị, ka ha bụụrụ unu onyinye,+ dị ka ndị e nyere Jehova ka ha na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+
6 Lee! Mụ onwe m esiwo n’etiti ụmụ Izrel+ kpọrọ ụmụnne unu, bụ́ ndị Livaị, ka ha bụụrụ unu onyinye,+ dị ka ndị e nyere Jehova ka ha na-eje ozi n’ụlọikwuu nzute.+