Ọnụ Ọgụgụ 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-ewere ndị Livaị nye Erọn na ụmụ ya. Ha bụ ndị e nyere enye, ndị e si n’ụmụ Izrel+ nye ya. Ọnụ Ọgụgụ 8:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ha bụ ndị e nyere enye, ndị e nyere m site n’etiti ụmụ Izrel.+ M ga-akpọrọ ha n’ọnọdụ ndị niile meghere akpa nwa, bụ́ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel.+
16 N’ihi na ha bụ ndị e nyere enye, ndị e nyere m site n’etiti ụmụ Izrel.+ M ga-akpọrọ ha n’ọnọdụ ndị niile meghere akpa nwa, bụ́ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel.+