1 Ihe E Mere 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha na-anọbọkwa chi na gburugburu ụlọ ezi Chineke; n’ihi na ha na-ahụ maka ọrụ nche,+ ha na-ahụkwa maka mkpịsị ugodi, ọbụna maka imeghe ụzọ kwa ụtụtụ.+
27 Ha na-anọbọkwa chi na gburugburu ụlọ ezi Chineke; n’ihi na ha na-ahụ maka ọrụ nche,+ ha na-ahụkwa maka mkpịsị ugodi, ọbụna maka imeghe ụzọ kwa ụtụtụ.+