1 Samuel 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Samuel wee dinara ala ruo ụtụtụ. O wee meghee ọnụ ụzọ nke ụlọ Jehova.+ Ụjọ na-atụkwa Samuel ịkọrọ Ilaị banyere ọhụụ ahụ.+ Malakaị 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ònyekwa n’ime unu ga-emechi ụzọ?+ Unu agaghịkwa emenye ọkụ n’ebe ịchụàjà—na nkịtị.+ Enweghị m mmasị ọ bụla n’ebe unu nọ,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “enweghịkwa m mmasị n’onyinye inweta ihu ọma nke unu na-eweta.”+
15 Samuel wee dinara ala ruo ụtụtụ. O wee meghee ọnụ ụzọ nke ụlọ Jehova.+ Ụjọ na-atụkwa Samuel ịkọrọ Ilaị banyere ọhụụ ahụ.+
10 “Ònyekwa n’ime unu ga-emechi ụzọ?+ Unu agaghịkwa emenye ọkụ n’ebe ịchụàjà—na nkịtị.+ Enweghị m mmasị ọ bụla n’ebe unu nọ,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “enweghịkwa m mmasị n’onyinye inweta ihu ọma nke unu na-eweta.”+