2 Ihe E Mere 23:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe unu ga-eme bụ: otu ụzọ n’ụzọ atọ n’ime unu bụ́ ndị na-abata n’ụbọchị izu ike,+ n’ime ndị nchụàjà+ nakwa n’ime ndị Livaị,+ ga-eche ọnụ ụzọ nche;+
4 Ihe unu ga-eme bụ: otu ụzọ n’ụzọ atọ n’ime unu bụ́ ndị na-abata n’ụbọchị izu ike,+ n’ime ndị nchụàjà+ nakwa n’ime ndị Livaị,+ ga-eche ọnụ ụzọ nche;+