2 Samuel 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Zedọk+ nwa Ahaịtọb na Ahimelek+ nwa Abayata bụ ndị nchụàjà, Seraya bụ odeakwụkwọ. 1 Ihe E Mere 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 E nwekwara Zedọk,+ nwa okorobịa bụ́ dike obi siri ike, na ụlọ ndị nna nna ya, bụ́ ndị isi iri abụọ na abụọ.
28 E nwekwara Zedọk,+ nwa okorobịa bụ́ dike obi siri ike, na ụlọ ndị nna nna ya, bụ́ ndị isi iri abụọ na abụọ.