1 Samuel 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Otú ọ dị, otu nwa Ahimelek nwa Ahaịtọb, onye aha ya bụ Abayata,+ gbapụrụ soro Devid. 1 Samuel 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee sị Abayata+ onye nchụàjà, nwa Ahimelek: “Biko, wetara m efọd.”+ Abayata wee wetara Devid efọd ahụ.
7 Devid wee sị Abayata+ onye nchụàjà, nwa Ahimelek: “Biko, wetara m efọd.”+ Abayata wee wetara Devid efọd ahụ.