1 Samuel 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Lee! Ụbọchị na-abịa mgbe m ga-egbupụ ogwe aka gị na ogwe aka nke ụlọ nna nna gị, nke na a gaghị enwe agadi ọ bụla n’ụlọ gị.+ 1 Samuel 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 (Ahaịja nwa Ahaịtọb,+ nwanne Ịkabọd,+ nwa Finihas,+ nwa Ilaị,+ onye nchụàjà Jehova na Shaịlo,+ yi efọd.)+ Ma ndị Izrel amaghị na Jọnatan apụọla. 1 Samuel 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo mgbe Abayata+ nwa Ahimelek gbakwuuru Devid na Kaịla na o ji efọd+ gbadaa. 1 Samuel 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee sị Abayata+ onye nchụàjà, nwa Ahimelek: “Biko, wetara m efọd.”+ Abayata wee wetara Devid efọd ahụ. 2 Samuel 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Shiva+ bụkwa odeakwụkwọ,+ Zedọk+ na Abayata+ abụrụkwa ndị nchụàjà. 1 Ndị Eze 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ya mere, Sọlọmọn chụpụrụ Abayata ka ọ ghara ịbụkwa onye nchụàjà Jehova, iji mezuo okwu Jehova nke o kwuru na Shaịlo+ megide ụlọ Ilaị.+
31 Lee! Ụbọchị na-abịa mgbe m ga-egbupụ ogwe aka gị na ogwe aka nke ụlọ nna nna gị, nke na a gaghị enwe agadi ọ bụla n’ụlọ gị.+
3 (Ahaịja nwa Ahaịtọb,+ nwanne Ịkabọd,+ nwa Finihas,+ nwa Ilaị,+ onye nchụàjà Jehova na Shaịlo,+ yi efọd.)+ Ma ndị Izrel amaghị na Jọnatan apụọla.
7 Devid wee sị Abayata+ onye nchụàjà, nwa Ahimelek: “Biko, wetara m efọd.”+ Abayata wee wetara Devid efọd ahụ.
27 Ya mere, Sọlọmọn chụpụrụ Abayata ka ọ ghara ịbụkwa onye nchụàjà Jehova, iji mezuo okwu Jehova nke o kwuru na Shaịlo+ megide ụlọ Ilaị.+