Ọpụpụ 28:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga-etinyekwa Yurim+ na Tọmịm n’akpa obi ahụ e ji ekpe ikpe, ọ ga na-adị n’obi Erọn mgbe ọ na-abata n’ihu Jehova; Erọn ga-ebukwa ikpe+ ụmụ Izrel n’obi ya n’ihu Jehova mgbe niile. 1 Samuel 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 (Ahaịja nwa Ahaịtọb,+ nwanne Ịkabọd,+ nwa Finihas,+ nwa Ilaị,+ onye nchụàjà Jehova na Shaịlo,+ yi efọd.)+ Ma ndị Izrel amaghị na Jọnatan apụọla.
30 Ị ga-etinyekwa Yurim+ na Tọmịm n’akpa obi ahụ e ji ekpe ikpe, ọ ga na-adị n’obi Erọn mgbe ọ na-abata n’ihu Jehova; Erọn ga-ebukwa ikpe+ ụmụ Izrel n’obi ya n’ihu Jehova mgbe niile.
3 (Ahaịja nwa Ahaịtọb,+ nwanne Ịkabọd,+ nwa Finihas,+ nwa Ilaị,+ onye nchụàjà Jehova na Shaịlo,+ yi efọd.)+ Ma ndị Izrel amaghị na Jọnatan apụọla.