Levitikọs 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ahụ, o kekwasịrị ya akpa obi+ ma tinye Yurim na Tọmịm+ n’akpa obi ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụkwa n’ihu Elieza onye nchụàjà ka ọ ga na-eguzo, ọ ga na-ajụtara ya ase+ n’ihu Jehova site ná mkpebi ikpe nke Yurim.+ Ọ bụ ya ga na-agwa ha mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ụmụ Izrel niile na nzukọ ahụ dum.” Diuterọnọmi 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+ 1 Samuel 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ezie na Sọl na-ajụ Jehova ase,+ Jehova anaghị aza ya ma ọlị,+ ma ọ̀ bụ ná nrọ+ ma ọ̀ bụ site na Yurim+ ma ọ̀ bụ site n’ọnụ ndị amụma.+ Ezra 2:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ya mere, Tesheta+ sịrị ha na ha agaghị eri+ ihe kasị nsọ ruo mgbe onye nchụàjà ji Yurim+ na Tọmịm guzoro ọtọ.
21 Ọ bụkwa n’ihu Elieza onye nchụàjà ka ọ ga na-eguzo, ọ ga na-ajụtara ya ase+ n’ihu Jehova site ná mkpebi ikpe nke Yurim.+ Ọ bụ ya ga na-agwa ha mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ụmụ Izrel niile na nzukọ ahụ dum.”
8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+
6 Ọ bụ ezie na Sọl na-ajụ Jehova ase,+ Jehova anaghị aza ya ma ọlị,+ ma ọ̀ bụ ná nrọ+ ma ọ̀ bụ site na Yurim+ ma ọ̀ bụ site n’ọnụ ndị amụma.+
63 Ya mere, Tesheta+ sịrị ha na ha agaghị eri+ ihe kasị nsọ ruo mgbe onye nchụàjà ji Yurim+ na Tọmịm guzoro ọtọ.