15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+
3 “Nwa nke mmadụ, gwa ndị okenye Izrel okwu, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ùnu bịara ka unu jụọ m ase?+ ‘Dị nnọọ ka m dị ndụ, unu agaghị ajụta m ihe ọ bụla,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”’