30 Ị ga-etinyekwa Yurim+ na Tọmịm n’akpa obi ahụ e ji ekpe ikpe, ọ ga na-adị n’obi Erọn mgbe ọ na-abata n’ihu Jehova; Erọn ga-ebukwa ikpe+ ụmụ Izrel n’obi ya n’ihu Jehova mgbe niile.
21 Ọ bụkwa n’ihu Elieza onye nchụàjà ka ọ ga na-eguzo, ọ ga na-ajụtara ya ase+ n’ihu Jehova site ná mkpebi ikpe nke Yurim.+ Ọ bụ ya ga na-agwa ha mgbe ha ga na-apụ na mgbe ha ga na-abata, ya na ụmụ Izrel niile na nzukọ ahụ dum.”