1 Samuel 14:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Sọl wee malite ịjụ Chineke ase, sị: “Ọ̀ bụ m gbadaa chụwa ndị Filistia?+ Ị̀ ga-enyefe ha n’aka Izrel?”+ Ma ọ zaghị ya n’ụbọchị ahụ.+ 1 Ihe E Mere 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ jụghịkwa Jehova ase.+ N’ihi ya, o mere ka ọ nwụọ ma nyefee Devid nwa Jesi ọchịchị.+
37 Sọl wee malite ịjụ Chineke ase, sị: “Ọ̀ bụ m gbadaa chụwa ndị Filistia?+ Ị̀ ga-enyefe ha n’aka Izrel?”+ Ma ọ zaghị ya n’ụbọchị ahụ.+