1 Samuel 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Otú ọ dị, otu nwa Ahimelek nwa Ahaịtọb, onye aha ya bụ Abayata,+ gbapụrụ soro Devid. 1 Ndị Eze 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+
35 Eze wee mee Benaya+ nwa Jehoyada onyeisi ndị agha n’ọnọdụ ya;+ eze mekwara Zedọk onye nchụàjà n’ọnọdụ Abayata.+