2 Samuel 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.”
4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.”