1 Samuel 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+ 2 Samuel 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ chịrị Juda dị ka eze ruo afọ asaa na ọnwa isii+ n’ime Hibrọn; ọ chịkwara Izrel na Juda dum dị ka eze ruo afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+ 1 Ihe E Mere 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị okenye niile nke Izrel wee bịakwute eze na Hibrọn. Ha na Devid wee gbaa ndụ na Hibrọn n’ihu Jehova; e mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel, dị ka okwu Jehova kwuru+ site n’ọnụ Samuel si dị.+
28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+
5 Ọ chịrị Juda dị ka eze ruo afọ asaa na ọnwa isii+ n’ime Hibrọn; ọ chịkwara Izrel na Juda dum dị ka eze ruo afọ iri atọ na atọ na Jeruselem.+
3 Ndị okenye niile nke Izrel wee bịakwute eze na Hibrọn. Ha na Devid wee gbaa ndụ na Hibrọn n’ihu Jehova; e mesịa, ha tere Devid mmanụ+ ịbụ eze Izrel, dị ka okwu Jehova kwuru+ site n’ọnụ Samuel si dị.+