Aịzaya 52:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Lee! Ohu m+ ga na-eji nghọta+ eme ihe. Ọ ga-anọ n’ọkwá dị elu. A ga-ebuli ya elu, ọ ga-adịkwa elu nke ukwuu.+ Matiu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Lee! Ohu m+ nke m họọrọ, onye m hụrụ n’anya,+ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m! M ga-eme ka mmụọ m dịkwasị ya,+ ọ ga-eme ka ihe bụ́ ikpe ziri ezi doo mba niile anya. Jọn 4:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jizọs sịrị ha: “Ihe oriri m+ bụ ka m mee uche+ onye zitere m, ka m rụchaa ọrụ ya.+ Jọn 6:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 n’ihi na esi m n’eluigwe bịa+ ime, ọ bụghị uche m, kama uche onye zitere m.+
13 Lee! Ohu m+ ga na-eji nghọta+ eme ihe. Ọ ga-anọ n’ọkwá dị elu. A ga-ebuli ya elu, ọ ga-adịkwa elu nke ukwuu.+
18 “Lee! Ohu m+ nke m họọrọ, onye m hụrụ n’anya,+ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m! M ga-eme ka mmụọ m dịkwasị ya,+ ọ ga-eme ka ihe bụ́ ikpe ziri ezi doo mba niile anya.