Jọn 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa onye ọ bụla rịgowooro n’eluigwe +ma e wezụga onye ahụ nke si n’eluigwe rịdata,+ bụ́ Nwa nke mmadụ.+ Jọn 8:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ya mere, ọ gara n’ihu ịsị ha: “Unu si n’ebe dị n’ala; esi m n’ebe dị n’elu.+ Unu si n’ụwa a;+ esighị m n’ụwa a.+ Jọn 8:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Jizọs wee sị ha: “Ọ bụrụ na Chineke bụ Nna unu, unu ga-ahụ m n’anya,+ n’ihi na esi m n’ebe Chineke nọ bịa, m wee nọrọ n’ebe a.+ Abịaghịkwa m n’uche nke aka m ma ọlị, kama ọ bụ Onye ahụ zitere m.+
13 Ọ dịghịkwa onye ọ bụla rịgowooro n’eluigwe +ma e wezụga onye ahụ nke si n’eluigwe rịdata,+ bụ́ Nwa nke mmadụ.+
23 Ya mere, ọ gara n’ihu ịsị ha: “Unu si n’ebe dị n’ala; esi m n’ebe dị n’elu.+ Unu si n’ụwa a;+ esighị m n’ụwa a.+
42 Jizọs wee sị ha: “Ọ bụrụ na Chineke bụ Nna unu, unu ga-ahụ m n’anya,+ n’ihi na esi m n’ebe Chineke nọ bịa, m wee nọrọ n’ebe a.+ Abịaghịkwa m n’uche nke aka m ma ọlị, kama ọ bụ Onye ahụ zitere m.+